Levitikọs 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Kpọrọ Erọn na ụmụ ya ndị nwoke,+ chịrị uwe ha,+ were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ,+ kpụrụ oké ehi e ji achụ àjà mmehie na ebule abụọ, burukwa nkata nke achịcha na-ekoghị eko dị na ya+
2 “Kpọrọ Erọn na ụmụ ya ndị nwoke,+ chịrị uwe ha,+ were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ,+ kpụrụ oké ehi e ji achụ àjà mmehie na ebule abụọ, burukwa nkata nke achịcha na-ekoghị eko dị na ya+