Levitikọs 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ma onye+ ahụ nke kpụpụrụ mkpi ahụ maka Azezel+ ga-asụ uwe ya, ọ ga-asa ahụ́ na mmiri,+ e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe unu mara ụlọikwuu.
26 “Ma onye+ ahụ nke kpụpụrụ mkpi ahụ maka Azezel+ ga-asụ uwe ya, ọ ga-asa ahụ́ na mmiri,+ e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe unu mara ụlọikwuu.