Levitikọs 16:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Nwoke ahụ nke kpụpụrụ mkpi ahụ bụ́ maka Azazel+ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. O mechaa, o nweziri ike ịbata n’ebe unu mara ụlọikwuu.
26 “Nwoke ahụ nke kpụpụrụ mkpi ahụ bụ́ maka Azazel+ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. O mechaa, o nweziri ike ịbata n’ebe unu mara ụlọikwuu.