Levitikọs 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha agaghị alụ akwụna+ ma ọ bụ nwaanyị e merụrụ emerụ; ha agaghịkwa alụ+ nwaanyị di ya gbara alụkwaghịm,+ n’ihi na ọ bụ onye nchụàjà dị nsọ nye Chineke ya.
7 Ha agaghị alụ akwụna+ ma ọ bụ nwaanyị e merụrụ emerụ; ha agaghịkwa alụ+ nwaanyị di ya gbara alụkwaghịm,+ n’ihi na ọ bụ onye nchụàjà dị nsọ nye Chineke ya.