Levitikọs 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwoke ọ bụla nwere nkwarụ nke si ná mkpụrụ Erọn onye nchụàjà agaghị abịaru nso isure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ.+ O nwere nkwarụ. Ọ gaghị abịaru nso ịchụ ihe oriri Chineke ya n’àjà.+
21 Nwoke ọ bụla nwere nkwarụ nke si ná mkpụrụ Erọn onye nchụàjà agaghị abịaru nso isure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ.+ O nwere nkwarụ. Ọ gaghị abịaru nso ịchụ ihe oriri Chineke ya n’àjà.+