Levitikọs 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Unu achụla nke ọ bụla n’ime ihe ndị a niile nke onye mba ọzọ wetara n’àjà ka ọ bụrụ ihe oriri Chineke unu, n’ihi na ha rụrụ arụ. Ha nwere nkwarụ.+ A gaghị anara ha nke ọma+ n’aka unu.’”
25 Unu achụla nke ọ bụla n’ime ihe ndị a niile nke onye mba ọzọ wetara n’àjà ka ọ bụrụ ihe oriri Chineke unu, n’ihi na ha rụrụ arụ. Ha nwere nkwarụ.+ A gaghị anara ha nke ọma+ n’aka unu.’”