Levitikọs 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ edoo ụlọ ya nsọ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ nye Jehova, onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya, ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ.+ Ihe onye nchụàjà kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya, ihe ahụ ka ọnụ ahịa ya ga-abụ.
14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ edoo ụlọ ya nsọ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ nye Jehova, onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya, ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ.+ Ihe onye nchụàjà kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya, ihe ahụ ka ọnụ ahịa ya ga-abụ.