Levitikọs 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ enye Jehova ụlọ ya ka ọ bụrụ ihe dị nsọ, onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya. Ọ bụ otú ụlọ ahụ dị ka ọ ga-eji kpebie ya. Ọ bụ ihe onye nchụàjà kwuru ga-abụ ọnụ ahịa ya.+
14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ enye Jehova ụlọ ya ka ọ bụrụ ihe dị nsọ, onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya. Ọ bụ otú ụlọ ahụ dị ka ọ ga-eji kpebie ya. Ọ bụ ihe onye nchụàjà kwuru ga-abụ ọnụ ahịa ya.+