Levitikọs 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’afọ Jubili, ubi ahụ ga-alaghachi n’aka onye ọ zụrụ ya, bụ́ onye ala ahụ bụ ihe nketa ya.+