Levitikọs 27:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụrụ na o so n’anụ na-adịghị ọcha,+ o wee bụrụ na ọ ga-agbara ya dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị, ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise nke ọnụ ahịa ahụ n’elu ya.+ Ma ọ bụrụ na a gbaraghị ya, a ga-ere ya dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị.
27 Ọ bụrụ na o so n’anụ na-adịghị ọcha,+ o wee bụrụ na ọ ga-agbara ya dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị, ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise nke ọnụ ahịa ahụ n’elu ya.+ Ma ọ bụrụ na a gbaraghị ya, a ga-ere ya dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị.