Levitikọs 27:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ gaghị enyocha ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ, ọ gaghịkwa eji ọzọ gbanwere ya. Ma ọ bụrụ na ọ gbanwere ya, anụ ahụ na nke e ji gbanwere ya ga-aghọ ihe dị nsọ.+ A gaghị agbara ya agbara.’”
33 Ọ gaghị enyocha ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ, ọ gaghịkwa eji ọzọ gbanwere ya. Ma ọ bụrụ na ọ gbanwere ya, anụ ahụ na nke e ji gbanwere ya ga-aghọ ihe dị nsọ.+ A gaghị agbara ya agbara.’”