33 Ọ gaghị eleruwe anụmanụ ahụ anya ka ọ mara ma ahụ́ ọ̀ dị ya mma ma ọ̀ bụ na ahụ́ adịghị ya mma. Ọ gaghịkwa eji ọzọ gbanwere ya. Ma ọ bụrụ na ọ nwaa anwa chọọ ịgbanwere ya, ma anụ ahụ ma nke o ji agbanwere ya ga-abụzi ihe dị nsọ.+ A gaghị azụrụghachi ha.’”