Ọnụ Ọgụgụ 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ nwoke niile si dị, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe.+ Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku asaa na narị ise.+
22 E debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ nwoke niile si dị, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe.+ Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku asaa na narị ise.+