Ọnụ Ọgụgụ 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl+ achịcha a na-eche n’ihu Chineke, ha ga-edokwasịkwa efere+ na iko na ọkwá,+ na ihe e ji awụsa àjà ihe ọṅụṅụ, n’elu ya; achịcha+ ahụ a na-edebe mgbe niile ga na-adị n’elu ya.
7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl+ achịcha a na-eche n’ihu Chineke, ha ga-edokwasịkwa efere+ na iko na ọkwá,+ na ihe e ji awụsa àjà ihe ọṅụṅụ, n’elu ya; achịcha+ ahụ a na-edebe mgbe niile ga na-adị n’elu ya.