Ọnụ Ọgụgụ 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha ga-ewere ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ebe ịchụàjà+ ahụ e ji ọlaedo mee, werekwa ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee kpuchie ya ma tinye okporo osisi ya.+
11 Ha ga-ewere ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ebe ịchụàjà+ ahụ e ji ọlaedo mee, werekwa ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee kpuchie ya ma tinye okporo osisi ya.+