Ọnụ Ọgụgụ 4:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ọ bụ ndị a bụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ dị ka Jehova+ nyere n’iwu.
41 Ọ bụ ndị a bụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ dị ka Jehova+ nyere n’iwu.