Ọnụ Ọgụgụ 4:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ọ bụ ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Geshọn e debara aha ha n’akwụkwọ, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute. Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova kwuru.+
41 Ọ bụ ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Geshọn e debara aha ha n’akwụkwọ, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute. Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova kwuru.+