Ọnụ Ọgụgụ 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ọ bụrụ naanị otu ka a fụrụ, ndị isi bụ́ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel ga-ezukọta n’oge a kara aka n’ebe ị nọ.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2020, p. 31
4 Ma ọ bụrụ naanị otu ka a fụrụ, ndị isi bụ́ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel ga-ezukọta n’oge a kara aka n’ebe ị nọ.+