Ọnụ Ọgụgụ 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ruben,+ wee kwalie, n’ụsụụ ha, Elaịzọ+ nwa Shedeọ bụkwa onyeisi ndị agha ya.
18 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ruben,+ wee kwalie, n’ụsụụ ha, Elaịzọ+ nwa Shedeọ bụkwa onyeisi ndị agha ya.