Ọnụ Ọgụgụ 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Dan,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, ka ha bụrụ ndị na-ekpere ụmụ Izrel niile azụ,+ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụkwa onyeisi ndị agha ya.
25 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Dan,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, ka ha bụrụ ndị na-ekpere ụmụ Izrel niile azụ,+ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụkwa onyeisi ndị agha ya.