Ọnụ Ọgụgụ 14:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “‘“Mụ onwe m bụ́ Jehova ekwuwo ya na ọ bụ ihe a ka m na-aghaghị ime nzukọ+ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara imegide m: N’ala ịkpa a ka ha ga-agwụ, n’ebe a kwa ka ha ga-anwụ.+
35 “‘“Mụ onwe m bụ́ Jehova ekwuwo ya na ọ bụ ihe a ka m na-aghaghị ime nzukọ+ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara imegide m: N’ala ịkpa a ka ha ga-agwụ, n’ebe a kwa ka ha ga-anwụ.+