Ọnụ Ọgụgụ 14:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha bilikwara n’isi ụtụtụ wee nwaa ịgbago n’elu ugwu, sị, “Lee anyị, anyị ga-agbago ebe ahụ Jehova kwuru maka ya. N’ihi na anyị emehiewo.”+
40 Ha bilikwara n’isi ụtụtụ wee nwaa ịgbago n’elu ugwu, sị, “Lee anyị, anyị ga-agbago ebe ahụ Jehova kwuru maka ya. N’ihi na anyị emehiewo.”+