Ọnụ Ọgụgụ 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụụrụ unu ntakịrị ihe na Chineke Izrel si ná nzukọ Izrel kewapụta+ unu iji chee unu n’ihu onwe ya ka unu wee na-eje ozi metụtara ụlọikwuu Jehova nakwa ka unu na-eguzo n’ihu nzukọ a na-ejere ha ozi,+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:9 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 10-11
9 Ọ̀ bụụrụ unu ntakịrị ihe na Chineke Izrel si ná nzukọ Izrel kewapụta+ unu iji chee unu n’ihu onwe ya ka unu wee na-eje ozi metụtara ụlọikwuu Jehova nakwa ka unu na-eguzo n’ihu nzukọ a na-ejere ha ozi,+