Ọnụ Ọgụgụ 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, natakwa ndị isi+ ha niile mkpara iri na abụọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, otu mkpara+ maka otu ọnụmara. Ị ga-ede aha onye nke ọ bụla na mkpara ya.
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, natakwa ndị isi+ ha niile mkpara iri na abụọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, otu mkpara+ maka otu ọnụmara. Ị ga-ede aha onye nke ọ bụla na mkpara ya.