Ọnụ Ọgụgụ 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ ga-erukwa na onye m ga-ahọrọ,+ mkpara ya ga-awa okooko, m ga-emekwa ka ụmụ Izrel kwụsị ntamu ha na-atamu+ megide m, nke ha na-atamukwa megide unu.”+
5 Ọ ga-erukwa na onye m ga-ahọrọ,+ mkpara ya ga-awa okooko, m ga-emekwa ka ụmụ Izrel kwụsị ntamu ha na-atamu+ megide m, nke ha na-atamukwa megide unu.”+