Ọnụ Ọgụgụ 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Izrel wee mewe dị ka ndị nwere ihe ọjọọ ha ga-eme mkpesa ya ná ntị Jehova.+ Mgbe Jehova nụrụ ya, o were iwe dị ọkụ, ọkụ nke Jehova wee malite ire ha, o wee regbuo ụfọdụ ndị ná nsọtụ ebe ha mara ụlọikwuu.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ruo ole mgbe ka nzukọ ọjọọ a ga na-atamu ntamu a ha na-atamu megide m?+ Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu megide m.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi ya, gị na ndị niile gị na ha zukọtara na-emegide Jehova.+ Ma ònye ka Erọn bụ mere unu ga-eji na-atamu ntamu megide ya?”+ Ọnụ Ọgụgụ 16:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 N’echi ya, nzukọ ụmụ Izrel dum malitere ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ sị: “Unu egbuwo ndị Jehova.” 1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu abụkwala ndị na-atamu ntamu,+ dị nnọọ ka ụfọdụ n’ime ha tamuru, onye mbibi wee laa ha n’iyi.+
11 Ndị Izrel wee mewe dị ka ndị nwere ihe ọjọọ ha ga-eme mkpesa ya ná ntị Jehova.+ Mgbe Jehova nụrụ ya, o were iwe dị ọkụ, ọkụ nke Jehova wee malite ire ha, o wee regbuo ụfọdụ ndị ná nsọtụ ebe ha mara ụlọikwuu.+
27 “Ruo ole mgbe ka nzukọ ọjọọ a ga na-atamu ntamu a ha na-atamu megide m?+ Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu megide m.+
11 N’ihi ya, gị na ndị niile gị na ha zukọtara na-emegide Jehova.+ Ma ònye ka Erọn bụ mere unu ga-eji na-atamu ntamu megide ya?”+
41 N’echi ya, nzukọ ụmụ Izrel dum malitere ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ sị: “Unu egbuwo ndị Jehova.”