Ọnụ Ọgụgụ 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ ndị Livaị ga na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa ha ga-aza ajụjụ maka njehie ha.+ Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ unu niile, ya bụ, na ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.
23 Ọ bụ ndị Livaị ga na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa ha ga-aza ajụjụ maka njehie ha.+ Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ unu niile, ya bụ, na ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.