Ọnụ Ọgụgụ 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ ndị Livaị ga na-eje ozi ndị gbasara ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa ha ga na-aza ajụjụ maka mmehie ndị Izrel.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide n’ọgbọ unu niile na ha agaghị eketa ala ọ bụla n’etiti ndị Izrel.+
23 Ọ bụ ndị Livaị ga na-eje ozi ndị gbasara ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa ha ga na-aza ajụjụ maka mmehie ndị Izrel.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide n’ọgbọ unu niile na ha agaghị eketa ala ọ bụla n’etiti ndị Izrel.+