Ọnụ Ọgụgụ 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee gee ntị n’olu Izrel ma nyefee ndị Kenan n’aka ha; ha wee bibie obodo ha niile. Ha wee gụọ obodo ahụ Họma.+
3 Jehova wee gee ntị n’olu Izrel ma nyefee ndị Kenan n’aka ha; ha wee bibie obodo ha niile. Ha wee gụọ obodo ahụ Họma.+