Ọnụ Ọgụgụ 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee si n’ebe ahụ gaa Bia.+ Ọ bụ olulu mmiri a ka Jehova gwara Mozis banyere ya, sị: “Kpọkọta ndị Izrel, ka m nye ha mmiri.”+
16 Ha wee si n’ebe ahụ gaa Bia.+ Ọ bụ olulu mmiri a ka Jehova gwara Mozis banyere ya, sị: “Kpọkọta ndị Izrel, ka m nye ha mmiri.”+