Ọnụ Ọgụgụ 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E mesịa, Belam biliri n’ụtụtụ wee dokwasị ihe o ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya ibu ya wee soro ndị isi Moab gawa.+
21 E mesịa, Belam biliri n’ụtụtụ wee dokwasị ihe o ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya ibu ya wee soro ndị isi Moab gawa.+