Ọnụ Ọgụgụ 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ịnyịnya ibu ahụ hụrụ mmụọ ozi Jehova, o bu Belam makpuru ala; Belam wee wee iwe dị ọkụ,+ o wee na-eti ịnyịnya ibu ahụ mkpara ya.
27 Mgbe ịnyịnya ibu ahụ hụrụ mmụọ ozi Jehova, o bu Belam makpuru ala; Belam wee wee iwe dị ọkụ,+ o wee na-eti ịnyịnya ibu ahụ mkpara ya.