Ilu 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye maara ihe na-atụ egwu, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ,+ ma onye nzuzu na-ewe oké iwe, na-atụkwasịkwa onwe ya obi.+ Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+
16 Onye maara ihe na-atụ egwu, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ,+ ma onye nzuzu na-ewe oké iwe, na-atụkwasịkwa onwe ya obi.+