Ọnụ Ọgụgụ 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ, nke bụ́ maka àjà nsure ọkụ+ ahụ a na-achụ mgbe niile.+
23 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ, nke bụ́ maka àjà nsure ọkụ+ ahụ a na-achụ mgbe niile.+