Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 28:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+

  • Daniel 8:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 O bulikwara onwe ya elu ruo n’ebe Onyeisi+ nke ihe ndị dị n’eluigwe nọ, e wepụkwara àjà a na-achụrụ Onyeisi ahụ mgbe niile,+ a kwatukwara ebe nsọ ya nke guzosiri ike.+

  • Daniel 11:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ogwe aka dị iche iche ga-esi n’ebe ọ nọ bilie; ha ga-emerụkwa ebe nsọ,+ bụ́ ebe e wusiri ike, wepụkwa àjà ahụ a na-achụ mgbe niile.+

      “Ha ga-eguzobekwa ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu.+

  • Daniel 12:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya