Daniel 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ogwe aka dị iche iche ga-esi n’ebe ọ nọ bilie; ha ga-emerụkwa ebe nsọ,+ bụ́ ebe e wusiri ike, wepụkwa àjà ahụ a na-achụ mgbe niile.+ “Ha ga-eguzobekwa ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu.+ Mak 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Otú ọ dị, mgbe unu hụrụ ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe).+ Mgbe ahụ, ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+
31 Ogwe aka dị iche iche ga-esi n’ebe ọ nọ bilie; ha ga-emerụkwa ebe nsọ,+ bụ́ ebe e wusiri ike, wepụkwa àjà ahụ a na-achụ mgbe niile.+ “Ha ga-eguzobekwa ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu.+
14 “Otú ọ dị, mgbe unu hụrụ ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe).+ Mgbe ahụ, ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+