3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+
12 E mechara nyefee ya ihe ndị dị n’eluigwe,+ tinyere àjà a na-achụ mgbe niile+ n’ihi njehie;+ o wee na-eme ka eziokwu+ daa n’ala,+ o mekwara ihe, ihe gazikwaara ya.+
11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu.