Ọnụ Ọgụgụ 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ, nke bụ́ maka àjà nsure ọkụ+ ahụ a na-achụ mgbe niile.+ Ezra 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, a chụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile+ na nke a na-achụ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme niile e doro nsọ+ nke Jehova nakwa maka onye ọ bụla nyere Jehova onyinye afọ ofufo.+ Hosia 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ okwu na-egosi nchegharị lọghachikwute Jehova.+ Unu niile, sịnụ ya, ‘Gbaghara njehie anyị;+ nara ihe dị mma, anyị ga-enyekwa gị ụmụ ehi bụ́ mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
23 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ, nke bụ́ maka àjà nsure ọkụ+ ahụ a na-achụ mgbe niile.+
5 E mesịa, a chụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile+ na nke a na-achụ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme niile e doro nsọ+ nke Jehova nakwa maka onye ọ bụla nyere Jehova onyinye afọ ofufo.+
2 Jirinụ okwu na-egosi nchegharị lọghachikwute Jehova.+ Unu niile, sịnụ ya, ‘Gbaghara njehie anyị;+ nara ihe dị mma, anyị ga-enyekwa gị ụmụ ehi bụ́ mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị.+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+