-
2 Ihe E Mere 2:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 lee, m ga-ewuru+ aha+ Jehova bụ́ Chineke m ụlọ ka m wee doo ya nsọ+ nye ya, ka m wee na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu ya, na-edebe achịcha a na-edebe n’usoro mgbe niile,+ na-achụkwa àjà nsure ọkụ n’ụtụtụ nakwa ná mgbede,+ n’ụbọchị izu ike+ nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme+ a na-emere Jehova bụ́ Chineke anyị. Izrel ga na-eme nke a ruo mgbe a na-akaghị aka.+
-