14 Unu atala achịcha ọ bụla ma ọ bụ ọka a ṅara n’ọkụ ma ọ bụ ọka ọhụrụ ruo n’ụbọchị ahụ,+ ruo mgbe unu wetara onyinye unu na-enye Chineke unu. Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka n’ebe niile unu ga-ebi.
41 Unu ga-eme ya dị ka ememme a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa n’afọ.+ Nke a bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, unu ga-eme ya n’ọnwa nke asaa.