Ọpụpụ 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga na-edebe achịcha a na-eche n’ihu m n’elu tebụl ahụ mgbe niile.+ Levitikọs 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga na-edebe ya n’usoro kwa ụbọchị izu ike n’ihu Jehova mgbe niile.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’etiti mụ na ụmụ Izrel. Matiu 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+
8 Ọ ga na-edebe ya n’usoro kwa ụbọchị izu ike n’ihu Jehova mgbe niile.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’etiti mụ na ụmụ Izrel.
4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+