Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 4:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie tebụl+ achịcha a na-eche n’ihu Chineke, ha ga-edokwasịkwa efere+ na iko na ọkwá,+ na ihe e ji awụsa àjà ihe ọṅụṅụ, n’elu ya; achịcha+ ahụ a na-edebe mgbe niile ga na-adị n’elu ya.

  • 1 Ihe E Mere 9:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Ụfọdụ n’ime ụmụ ndị Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-edo n’usoro,+ ịkwadebe ya kwa ụbọchị izu ike.+

  • 2 Ihe E Mere 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 lee, m ga-ewuru+ aha+ Jehova bụ́ Chineke m ụlọ ka m wee doo ya nsọ+ nye ya, ka m wee na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu ya, na-edebe achịcha a na-edebe n’usoro mgbe niile,+ na-achụkwa àjà nsure ọkụ n’ụtụtụ nakwa ná mgbede,+ n’ụbọchị izu ike+ nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme+ a na-emere Jehova bụ́ Chineke anyị. Izrel ga na-eme nke a ruo mgbe a na-akaghị aka.+

  • Nehemaya 10:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 maka achịcha a na-edo n’usoro+ na àjà ọka* a na-achụ mgbe niile+ na àjà nsure ọkụ a na-esure mgbe niile n’ụbọchị izu+ ike nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ maka oriri a kara aka+ na ihe ndị dị nsọ+ nakwa maka àjà mmehie+ a ga-eji kpuchie mmehie Izrel nakwa ọrụ niile a na-arụ n’ụlọ Chineke anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya