Levitikọs 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Ndị a bụ ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka,+ mgbakọ dị nsọ,+ ndị unu ga-akpọsa n’oge ha a kara aka:+ 1 Ihe E Mere 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nakwa maka ịchụ àjà nsure ọkụ ọ bụla a na-achụ mgbe niile n’ihu Jehova, bụ́ ndị a na-achụrụ Jehova n’ụbọchị izu ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme dị iche iche,+ n’ọnụ ọgụgụ ha dị ka ụkpụrụ na-achị ha si dị.
4 “‘Ndị a bụ ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka,+ mgbakọ dị nsọ,+ ndị unu ga-akpọsa n’oge ha a kara aka:+
31 nakwa maka ịchụ àjà nsure ọkụ ọ bụla a na-achụ mgbe niile n’ihu Jehova, bụ́ ndị a na-achụrụ Jehova n’ụbọchị izu ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme dị iche iche,+ n’ọnụ ọgụgụ ha dị ka ụkpụrụ na-achị ha si dị.