Ọpụpụ 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga na-edebe achịcha a na-eche n’ihu m n’elu tebụl ahụ mgbe niile.+ Levitikọs 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga na-edebe ya n’usoro kwa ụbọchị izu ike n’ihu Jehova mgbe niile.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’etiti mụ na ụmụ Izrel. 1 Samuel 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya ihe dị nsọ,+ n’ihi na ọ dịghị achịcha dị n’ebe ahụ ma e wezụga achịcha a na-eche n’ihu Chineke, bụ́ nke e wepụrụ n’ihu Jehova+ ka e wee debe achịcha e mere ọhụrụ n’ebe ahụ n’ụbọchị e wepụrụ ya.
8 Ọ ga na-edebe ya n’usoro kwa ụbọchị izu ike n’ihu Jehova mgbe niile.+ Ọ bụ ọgbụgba ndụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’etiti mụ na ụmụ Izrel.
6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya ihe dị nsọ,+ n’ihi na ọ dịghị achịcha dị n’ebe ahụ ma e wezụga achịcha a na-eche n’ihu Chineke, bụ́ nke e wepụrụ n’ihu Jehova+ ka e wee debe achịcha e mere ọhụrụ n’ebe ahụ n’ụbọchị e wepụrụ ya.