Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 24:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Ị ga-ewere ntụ ọka* e gwere nke ọma mee achịcha iri na abụọ. A ga-eji ụzọ abụọ n’ime ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa mee nke ọ bụla n’ime ha.

  • 1 Samuel 21:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya ihe dị nsọ,+ n’ihi na ọ dịghị achịcha dị n’ebe ahụ ma e wezụga achịcha a na-eche n’ihu Chineke, bụ́ nke e wepụrụ n’ihu Jehova+ ka e wee debe achịcha e mere ọhụrụ n’ebe ahụ n’ụbọchị e wepụrụ ya.

  • 1 Ihe E Mere 9:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Ụfọdụ n’ime ụmụ ndị Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-edo n’usoro,+ ịkwadebe ya kwa ụbọchị izu ike.+

  • 2 Ihe E Mere 13:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ha na-esurekwara Jehova àjà nsure ọkụ nakwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ kwa ụtụtụ na mgbede;+ achịcha ndị e doro n’usoro dịkwa n’elu tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ,+ e nwekwara ihe ndọba oriọna e ji ọlaedo rụọ+ na oriọna ha maka ịmụnye ọkụ kwa mgbede;+ n’ihi na anyị na-erubere Jehova bụ́ Chineke anyị isi,+ ma unu ahapụwo ya.+

  • Matiu 12:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya