Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 28:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “‘Ná mbido ọnwa unu ọ bụla, unu ga-eji ụmụ oké ehi abụọ na otu ebule, ụmụ ebule asaa ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ,+

  • Ọnụ Ọgụgụ 29:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 ma e wezụga àjà nsure ọkụ+ a na-achụ kwa ọnwa na àjà ọka+ ya, na àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile+ na àjà ọka ya,+ tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ha,+ dị ka usoro ha si dị, ka ha bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+

  • 1 Ihe E Mere 23:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 nakwa maka ịchụ àjà nsure ọkụ ọ bụla a na-achụ mgbe niile n’ihu Jehova, bụ́ ndị a na-achụrụ Jehova n’ụbọchị izu ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme dị iche iche,+ n’ọnụ ọgụgụ ha dị ka ụkpụrụ na-achị ha si dị.

  • 2 Ihe E Mere 8:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 ọbụna dị ka a na-achụ kwa ụbọchị,+ dị ka ihe Mozis nyere n’iwu si dị maka ụbọchị izu ike+ nakwa maka ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa maka ememme a kara aka+ ndị a na-eme ugboro atọ n’afọ,+ bụ́ ememme achịcha na-ekoghị eko+ na ememme izu+ na ememme ụlọ ndò.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya