Daniel 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Malite mgbe e wepụrụ àjà a na-achụ mgbe niile+ nakwa mgbe a kwụwara ihe arụ nke na-eweta mbibi,+ a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu (1,290). Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:11 Amụma Daniel, p. 297-301 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 10-11
11 “Malite mgbe e wepụrụ àjà a na-achụ mgbe niile+ nakwa mgbe a kwụwara ihe arụ nke na-eweta mbibi,+ a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu (1,290).