Daniel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:11 Amụma Daniel, p. 297-301 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 10-11
11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu.