11 O bulikwara onwe ya elu ruo n’ebe Onyeisi+ nke ihe ndị dị n’eluigwe nọ, e wepụkwara àjà a na-achụrụ Onyeisi ahụ mgbe niile,+ a kwatukwara ebe nsọ ya nke guzosiri ike.+
5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+