Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 11:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ogwe aka dị iche iche ga-esi n’ebe ọ nọ bilie; ha ga-emerụkwa ebe nsọ,+ bụ́ ebe e wusiri ike, wepụkwa àjà ahụ a na-achụ mgbe niile.+

      “Ha ga-eguzobekwa ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ebibie ụlọ nsọ Chineke, Chineke ga-ebibi ya;+ n’ihi na ụlọ nsọ Chineke dị nsọ,+ bụ́ ụlọ nsọ+ nke unu bụ.+

  • Mkpughe 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “‘M ga-eme ka onye meriri emeri bụrụ ogidi+ n’ụlọ nsọ+ nke Chineke m,+ ọ gaghịkwa esi n’ebe ahụ pụọ ọzọ ma ọlị, m ga-edekwasịkwa n’ahụ́ onye ahụ aha Chineke m na aha obodo ukwu nke Chineke m, bụ́ Jeruselem ọhụrụ+ nke si n’eluigwe na-arịdata site n’ebe Chineke m nọ, nakwa aha ọhụrụ m ahụ.+

  • Mkpughe 11:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ma hapụ ogige nke dị n’èzí+ ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ kpamkpam, atụkwala ya atụ̀, n’ihi na e nyewo ya ndị mba ọzọ,+ ha ga-azọkwasịkwa obodo nsọ+ ahụ ụkwụ ruo ọnwa iri anọ na abụọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya